EZIKIEL 24:14
EZIKIEL 24:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“ ‘Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ekwuola ya. Oge m ji emezu ihe m kwuru eruola. Agaghị m ahapụ imezu ya. Agaghị m eme ebere maọbụ weghachi aka m azụ. A ga-ekpe gị ikpe dịka omume na obibi ndụ gị si dị. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya.’ ”
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 24