ỌPUPU 33:18-19
ỌPUPU 33:18-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, Mosis rịọrọ sị, “Gosi m ebube gị.” Ma ONYENWE ANYị zara sị, “Aga m eme ka ị hụ ịdị mma m, aga m akọwakwara gị ihe aha m bụ ONYENWE ANYị pụtara. Onye m chọrọ imere ebere ka m ga-emere ebere, ọ bụkwa onye m chọrọ imere ọmịiko ka m ga-enwere ọmịiko.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 33ỌPUPU 33:18-19 Bible Nso (IGBOB)
Ọ si, Biko, me ka m'hu ebube-Gi. Ọ si, Mu onwem gēme ka idi-nmam nile gabiga n'iru gi, M'gākpọ kwa òkù bayere aha Jehova n'iru gi: M'gēme-kwa-ra onye ahu amara, bú onye M'gēmere amara, M'gēnwe kwa obi-ebere n'aru onye ahu nke M'gēnwe obi-ebere n'aru ya.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 33