ỌPUPU 32:31-32
ỌPUPU 32:31-32 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, Mosis jekwuuru ONYENWE ANYị sị ya, “Biko Onyenwe anyị, ndị a emeela mmehie dị ukwuu megide gị, nʼihi na ha akpụọlara onwe ha chi ọlaedo. Ma ugbu a, biko, gbaghara mmehie ha. Ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko hichapụ aha m site nʼakwụkwọ ahụ i dere.”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 32