ỌPUPU 24:13-15
ỌPUPU 24:13-15 Bible Nso (IGBOB)
Moses we bilie, ya na Joshua onye nējere ya ozi: Moses we rigo n'ugwu nke Chineke. Ma ndi-okenye Israel ka ọ siri, Nọdunu n'ebe a nēche ayi, rue mb͕e ayi gālaghachikute unu: ma, le, Eron na Hua nọ n'etiti unu: onye nwere okwu, ya biakute ha nso. Moses we rigo n'ugwu ahu, igwe-oji ahu we kpuchie ugwu.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 24ỌPUPU 24:13-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mosis biliri, ya na Joshua onye na-agara ya ozi. Mosis nʼonwe ya rigokwara nʼelu ugwu Chineke. Ọ gwara ndị okenye Izrel okwu sị, “Cherenụ anyị nʼebe a tutu ruo mgbe anyị ga-alaghachikwute unu. Unu na Erọn na Hua nọ, onye ọbụla nwere nsogbu jekwuru ha.” Ngwangwa, Mosis rigoro nʼelu ugwu ahụ, oke igwe ojii kpuchiri ugwu ahụ niile
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 24