NDI EFESỌS 6:17-18
NDI EFESỌS 6:17-18 Bible Nso (IGBOB)
Nara-kwa-nu okpu-agha nke bu nzọputa, ya na mma-agha nke Mọ Nsọ, nke bu okwu Chineke: site-kwa-nu n'ekpere na aririọ nile nēkpe ekpere n'oge nile nime Mọ Nsọ, were kwa inọgidesi-ike na iriọ-aririọ nile bayere ndi nsọ nile nāmu anya ime nka
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 6NDI EFESỌS 6:17-18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nabatanụ nzọpụta dị ka okpu igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu. Ma kpeenụ ekpere nʼime Mmụọ nʼoge niile na ụdị ekpere na arịrịọ niile. Nọọnụ na njikere mgbe niile ma nọgidekwanụ na-ekpere ndị nsọ niile ekpere oge niile.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 6