NDI EFESỌS 6:1-4
NDI EFESỌS 6:1-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ụmụ, ruberenụ ndị mụrụ unu isi nʼihi na nke a ziri ezi nʼime Onyenwe anyị. “Sọpụrụ nne gị na nna gị,” nʼihi na nke a bụ iwu mbụ nke nwere nkwa so ya. “Ka ihe nwe ike na-agara gị nke ọma, ka ị biekwa ogologo ndụ nʼelu ụwa.” Ndị bụ nna, unu akpasukwala ụmụ unu iwe kama zụlitenụ ha nʼọzụzụ na nʼozizi nke Onyenwe anyị.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 6NDI EFESỌS 6:1-4 Bible Nso (IGBOB)
Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu nime Onye-nwe-ayi: n'ihi na nka bu ihe ziri ezi. Sọpuru nna-gi na nne-gi (nke bu ihe mbu enyere n'iwu nke nkwa diri ya), ka ihe we nāgara gi nke-ọma, ka i we di kwa ogologo ndu n'elu uwa. Ndi bu nna, akpasu-kwa-la umu-unu iwe: kama nāzùputa ha n'ọzùzù na idu-ọdu nke Onye-nwe-ayi.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 6