NDI EFESỌS 5:3-4
NDI EFESỌS 5:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma nʼetiti unu, ka a ghara ịkpọta mmehie ịkwa iko, maọbụ nke adịghị ọcha, maọbụ nke inwe anya ukwu aha, nʼihi na ihe ndị a ekwesighị nʼetiti ndị nsọ. Ọ dịkwaghị mma ka unu na-ekwu okwu rụrụ arụ maọbụ okwu nzuzu maọbụ njakịrị, kama ka e nwee inye ekele.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 5