NDI EFESỌS 5:21-22
NDI EFESỌS 5:21-22 Bible Nso (IGBOB)
nēdorita onwe-unu n'okpuru ibe-unu nime egwu Kraist. Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di nke aka unu, dika n'okpuru Onye-nwe-ayi.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 5nēdorita onwe-unu n'okpuru ibe-unu nime egwu Kraist. Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di nke aka unu, dika n'okpuru Onye-nwe-ayi.