NDI EFESỌS 3:14-16
NDI EFESỌS 3:14-16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụ nʼihi nke a ka m na-egbu ikpere m nʼala nʼihu Nna anyị, onye ezinaụlọ niile dị nʼụwa a na nke dị nʼeluigwe na-esite nʼaka ya enwe aha. Ekpere m bụ ka o site nʼịba ụba nke otuto ya, nye unu ike na-esite na Mmụọ ya, mee ka unu dị ike nʼime mmụọ unu
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 3NDI EFESỌS 3:14-16 Bible Nso (IGBOB)
Ọ bu n'ihi nka ka m'ji b͕ue ikperèm abua n'ala nye Nna-ayi, Onye esitere na Ya gu eriri-nna nile ọ bula n'elu-igwe na n'elu uwa aha, ka O we nye unu, dika àkù nke ebube-Ya si di, ka ewere ike me ka unu di ike site n'aka Mọ-Ya nābata nime madu ime unu
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 3