NDI EFESỌS 2:1-2
NDI EFESỌS 2:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma unu onwe unu, unu nwụrụ anwụ site na njehie ụzọ na mmehie unu. Nke unu biri ndụ nʼime ha mgbe unu na-agbaso ụzọ niile nke ụwa a, na ụzọ onye ọchịchị nke alaeze ikuku, bụ mmụọ ahụ na-arụ ọrụ ugbu a na ndụ ndị ahụ na-enupu isi.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 2NDI EFESỌS 2:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Unu onwe-unu ka O me-kwa-ra ka unu di ndu, mb͕e, unu nọ n'ọnwu site na ndahie nile unu na nmehie nile unu, nke unu jeghariri nime ha n'oge gara aga n'uzọ oge nke uwa nka, dika onye-isi nke ike nke mbara-elu-igwe si chọ, bú mọ ahu nke nālusi ọlu ike nime umu nke ekweyeghi-ekwenye ub͕u a
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 2