NDI EFESỌS 1:9-10
NDI EFESỌS 1:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O meela ka anyị mata ihe omimi nzube ya, dị ka o si tọọ ya ụtọ, bụ ihe omimi o zubere ime nʼime Kraịst. Nke ọ ga-eme ka o mezuo mgbe oge ya niile zuru, nke bụ ịchịkọta ihe niile nʼime ya, bụ ihe ndị dị nʼeluigwe na nʼụwa nʼokpuru Kraịst.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1NDI EFESỌS 1:9-10 Bible Nso (IGBOB)
mb͕e O mesiri ka ayi mara ihe-omimi nke ihe Ọ chọrọ, dika ọ di Ya ezi nma, bú ihe O zubere nime Ya, rue ọchichi-èzi-na-ulo nke ozuzù oge akara àkà, ichikọta ihe nile nime Kraist-ayi dika Isi, bú ihe nile di n'elu-igwe, na ihe nile di n'elu uwa; nime Ya, ka m'kwuru
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1