NDI EFESỌS 1:5-6
NDI EFESỌS 1:5-6 Bible Nso (IGBOB)
ebe O buru uzọ ka ayi àkà ka ewe site n'aka Jisus Kraist do ayi ka umu-Ya ndikom, dika ọ di Ya ezi nma n'ọchichọ-Ya, ka ewe to ebube nke amara-Ya, bú nke O were amara me ka ayi nara n'aka-Ya nime Onye ahu Ọ huru n'anya
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1NDI EFESỌS 1:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O kpebiri ime anyị ụmụ ya site nʼihi Kraịst Jisọs. Ma o mekwara ihe ndị a niile nʼihi na ọ tọrọ ya ụtọ nʼobi, bụrụkwa ihe o zubere ime. Ka e si otu a too ịdị ebube nke amara ya, nke o ji obi ya niile nye anyị nʼime Onye ahụ ọ hụrụ nʼanya.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1