NDI EFESỌS 1:11-12
NDI EFESỌS 1:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼime Kraịst ka e mere anyị ndị nketa, ndị e bururị ụzọ họpụta na mbụ, dị ka atụmatụ onye ahụ na-arụpụta ihe niile nʼizuoke nke nzube na ebumnuche ya. Nke mere na anyị, ndị buuru ụzọ nwee olileanya na Kraịst, ga-ebi ndụ nʼotuto nke ebube ya.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1