Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu, ị pụrụ ịnụ nkọcha nke ohu gị na-akọcha gị. Gị onwe gị maara na ọtụtụ oge, ị na-akọchakwa ndị ọzọ.
Ọzọ, atukwasila obi-gi n'okwu nile anēkwu; ka i we ghara inu ka orù-gi nākọcha gi: N'ihi na ọtutu mb͕e obi-gi maworo na gi onwe-gi akọchawo ndi ọzọ.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo