EKLISIASTIS 3:10-11
EKLISIASTIS 3:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ahụla m ibu arọ nke Chineke bokwasịrị ndị mmadụ e kere eke. O meela ka ihe niile maa mma nʼoge nke ya. O tinyekwala ebighị ebi nʼime obi ndị mmadụ; ma o nweghị ka mmadụ ghọta ọrụ Chineke site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3EKLISIASTIS 3:10-11 Bible Nso (IGBOB)
Ahuwom nweda-n'ala nke Chineke nyeworo umu madu iweda ha n'ala nime ya. Ihe nile ọ bula ka O meworo ka ọ ma nma na mb͕e-ya: ọzọ, mb͕e ebighi-ebi ka O tiyeworo n'obi-ha, ma ka O si tiye ya madu agaghi-achọputa ọlu ahu nke Chineke luworo site na nmalite we rue na nsọtu.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3