EKLISIASTIS 3:1-4
EKLISIASTIS 3:1-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ihe ọbụla nwere oge; mgbe dịkwara ihe ọbụla a na-eme eme nʼeluigwe. Oge ịmụ nwa na oge ịnwụ anwụ, oge ịkụ ihe na oge ihopu, oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa, oge itikpọ na oge iwuzi ewuzi, oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị, oge iru ụjụ na oge ite egwu
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3EKLISIASTIS 3:1-4 Bible Nso (IGBOB)
Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n'okpuru elu-igwe: mb͕e imu nwa, na mb͕e inwu anwu; mb͕e iku ihe n'ubi, na mb͕e iropu ihe akuru; mb͕e ib͕u eb͕u, na mb͕e igwọ ọria; mb͕e itikpọ etikpọ, na mb͕e iwu ulo; mb͕e ikwa ákwá, na mb͕e ichì ọchì; mb͕e iru újú, na mb͕e ite egwú
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 3