EKLISIASTIS 12:6-7
EKLISIASTIS 12:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
E, cheta ya, tupu e gbubie ụdọ ọlaọcha ahụ, tupu e tiwaa ọkwa ọlaedo, tupu ite adawaa nʼisi iyi, tupu e tijie ụkwụ igwe olulu mmiri. Mgbe ahụ, anụ ahụ anyị ga-alaghachi nʼaja ebe o si pụta; mmụọ anyị ga-alaghachikwuru Chineke onye nyere ya.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 12