DEUTERONOMI 8:3
DEUTERONOMI 8:3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
E, o wedatara mmụọ gị ala mgbe o mere ka ihe oriri kọ gị, mgbe o mere ka i rie mánà, nri ahụ gị na nna gị na-amaghị ihe ọ bụ. O mere nke a igosi gị na izi gị na ọ bụghị naanị achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ, kama ọ bụ nʼokwu niile nke si nʼọnụ ONYENWE ANYị pụta.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 8DEUTERONOMI 8:3 Bible Nso (IGBOB)
O we weda gi n'ala, me ka agu gua gi, O we me ka i rie manna ahu, nke i nāmaghi, nke nna-gi-hà nāmaghi kwa; ka O we me ka i mara na ọ bughi nání achicha ka madu gēji di ndu, kama ọ bu ihe nile ọ bula nke nēsi n'ọnu Jehova puta ka madu gēji di ndu.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 8