DEUTERONOMI 8:10-11
DEUTERONOMI 8:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe i riri rijuo afọ, too ONYENWE ANYị Chineke gị nʼihi ala mara mma nke o nyere gị. Ma lezie anya ka ị ghara ichefu ONYENWE ANYị Chineke gị, na-edebeghị iwu ya niile, na ikpe ya niile, na ụkpụrụ ya niile, nke m na-enye gị taa.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 8DEUTERONOMI 8:10-11 Bible Nso (IGBOB)
I gēri kwa, afọ gēju kwa gi, i gāgọzi kwa Jehova, bú Chineke-gi, n'elu ezi ala ahu nke O nyeworo gi. Lezie onwe-gi anya ka i ghara ichezọ Jehova, bú Chineke-gi, n'edebeghi ihe nile O nyere n'iwu, na ikpé-Ya nile, na ukpuru-Ya nile, nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 8