DEUTERONOMI 7:1
DEUTERONOMI 7:1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ONYENWE ANYị bụ Chineke unu ga-akpọbata unu nʼala ahụ unu na-abanye inweta, mgbe o si nʼihu unu chụpụ ọtụtụ mba ndị a nʼihu unu, bụ ndị Het, ndị Gigash, ndị Amọrait, ndị Kenan, ndị Periz, ndị Hiv na ndị Jebus, bụ mba asaa ndị dị ike nke ukwuu, baakwa ụba karịa unu
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 7DEUTERONOMI 7:1 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e Jehova, bú Chineke-gi, gēme ka i ba n'ala ahu ebe gi onwe-gi nābà inweta ya, mb͕e Ọ gēwepu kwa ọtutu mba n'iru gi, bu ndi Het, na ndi-Giagashait, na ndi-Amorait, na ndi Kenean, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus, mba asa bara uba di kwa ike kari gi
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 7