DEUTERONOMI 6:4-6
DEUTERONOMI 6:4-6 Bible Nso (IGBOB)
Nuru, Israel; Jehova, bú Chineke-ayi, Jehova bu otù: i gēwere kwa obi-gi nile, were kwa nkpuru-obi-gi nile, were kwa ike-gi nile, hu Jehova, bú Chineke-gi, n'anya. Okwu ndia, nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta, gādikwasi kwa n'obi-gi
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 6DEUTERONOMI 6:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nụrụ gị Izrel, ONYENWE ANYị bụ Chineke anyị, ONYENWE ANYị bụ otu. Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ ONYENWE ANYị Chineke gị nʼanya. Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ị ga-eme ka ọ dịrị gị nʼobi.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 6