DEUTERONOMI 5:32-33
DEUTERONOMI 5:32-33 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Lezienụ anya ime ihe ndị ahụ niile ONYENWE ANYị bụ Chineke unu nyere unu nʼiwu. Unu esitela na ha wezuga onwe unu gaa nʼaka nri maọbụ nʼaka ekpe. Jegharịanụ ije nʼụzọ niile ONYENWE ANYị Chineke unu nyere unu nʼiwu, ka unu dịrị ndụ, baa ụba, ma meekwa ka ndụ unu dị ogologo nʼala ahụ unu na-aga inweta.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 5DEUTERONOMI 5:32-33 Bible Nso (IGBOB)
Unu gēlezi kwa anya ime dika Jehova, bú Chineke-unu, nyeworo unu iwu: unu ewezugala onwe-unu n'aka-nri ma-ọbu n'aka-ekpe. N'uzọ nile nke Jehova, bú Chineke-unu, nyeworo unu n'iwu ka unu ganēje, ka unu we di ndu, ka o we di-kwa-ra unu nma, ka unu we me kwa ka ubọchi-unu di anya n'ala ahu nke unu gēnweta.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 5