DEUTERONOMI 4:9
DEUTERONOMI 4:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Naanị kpachapụnụ anya unu, ma cheenụ onwe unu nche mgbe niile, ka unu ghara ichefu ihe ndị a niile unu ji anya unu hụ, ka ha gharakwa isi nʼobi unu pụọ ụbọchị niile nke ndụ unu. Kama kuziere ha ụmụ unu, na ụmụ ụmụ ndị ga-esote ha.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 4