DEUTERONOMI 10:20-21
DEUTERONOMI 10:20-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Tụọ ONYENWE ANYị Chineke gị egwu, feekwa ya ofufe. Ya ka ị ga-arapara nʼahụ, ọ bụkwa naanị nʼaha ya ka ị ga-aṅụ iyi. Ọ bụ ya bụ onye ị ga-eto otuto, ọ bụ ya bụ Chineke gị, onye rụrụ gị ọrụ ndị ahụ dị oke egwu na ebube, nke gị onwe gị ji anya gị hụ.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 10