DEUTERONOMI 10:12-13
DEUTERONOMI 10:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ugbu a, Izrel, gịnị ka ONYENWE ANYị Chineke gị na-ana nʼaka gị ma ọ bụghị ka ị tụọ egwu ONYENWE ANYị bụ Chineke gị, jee ije na nrube isi nye ya, ịhụ ya nʼanya, na iwere obi gị niile na mmụọ gị niile fee ya ofufe, na ilezi anya debezuo iwu na ụkpụrụ ONYENWE ANYị, ndị m na-enye gị taa, nʼihi ọdịmma gị.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 10DEUTERONOMI 10:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Ma ub͕u a, Israel, gini ka Jehova, bú Chineke-gi, nāriọ n'aka-gi, ma-ọbughi itu egwu Jehova, bú Chineke-gi, ije ije n'uzọ-Ya nile, na ihu Ya n'anya, na iwere obi-gi nile na nkpuru-obi-gi nile fè Jehova, bú Chineke-gi, òfùfè, idebe ihe nile Jehova nyere n'iwu, na ukpuru-Ya nile, nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta ka ọ we diri gi nma?
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 10