DEUTERONOMI 1:28
DEUTERONOMI 1:28 Bible Nso (IGBOB)
Òle ebe ayi onwe-ayi nārigo? umu-nne-ayi emewo ka obi-ayi ghara idi ike, si, Ọ bu ndi di uku di kwa ogologo kari ayi, na obodo uku ewusiri ike rue elu-igwe; ọzọ kwa, umu Anakim ka ayi huru n'ebe ahu.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 1DEUTERONOMI 1:28 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ebee ka anyị nwere ike ịga ugbu a? Ụmụnna anyị gara nyochaa ala ahụ emenyela anyị egwu. Ha sịrị, ‘Na ndị bi nʼala ahụ toro ogologo karịa anyị bụrụkwa ndị dị ike. Ha sịkwara na mgbidi e ji gbaa obodo ha gburugburu topuru ruo nʼeluigwe! Anyị hụkwara ụmụ Anak nʼebe ahụ.’ ”
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 1