NDI KỌLỌSI 2:2-3
NDI KỌLỌSI 2:2-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ebumnobi m bụ ka a gbaa ha ume, jikọọkwa ha nʼotu nʼịhụnanya, ka ha nweta ụba niile nke nghọta zuruoke na amamihe nke ihe omimi Chineke ahụ bụ Kraịst nʼonwe ya. Ọ bụkwa nʼime ya ka ụlọakụ ihe zoro ezo niile nke amamihe na ihe ọmụma dị.
Kesaa
Gụọ NDI KỌLỌSI 2