NDI KỌLỌSI 1:12-14
NDI KỌLỌSI 1:12-14 Bible Nso (IGBOB)
nēkele Nna-ayi, Onye mere ka ayi rue iketa òkè-ayi n'ihe-nketa ndi nsọ n'ìhè; Onye dọputara ayi n'ike nke ọchichiri, we webiga ayi n'ala-eze nke Ọkpara nke ihu-n'anya-Ya; Onye ayi nwere nb͕aputa-ayi nime Ya, bú nb͕aghara nmehie nile ayi
Kesaa
Gụọ NDI KỌLỌSI 1NDI KỌLỌSI 1:12-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
na-enyenụ Nna ekele site nʼọṅụ, onye mere ka anyị kwesi iketa oke nʼihe nketa nke ndị nsọ nʼime alaeze nke ìhè. Nʼihi na ọ napụtara anyị site nʼike nke ọchịchịrị, bịa kpọfee anyị nʼalaeze nke Ọkpara ya ọ hụrụ nʼanya. Onye anyị si nʼime ya nwee nzọpụta, nke bụ mgbaghara mmehie niile.
Kesaa
Gụọ NDI KỌLỌSI 1