EMOS 9:13-14
EMOS 9:13-14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri, “Mgbe onye na-akọ ubi ga-agafe onye na-ewe ihe ubi, onye na-agha mkpụrụ ka onye na-azọcha mkpụrụ vaịnị ga-agafekwa. Mmanya ọhụrụ ga-esitekwa nʼelu ugwu na-atapụta, ọ ga-esitekwa nʼugwu nta niile na-asọpụta. Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.
Kesaa
Gụọ EMOS 9EMOS 9:13-14 Bible Nso (IGBOB)
Le, ubọchi nābia, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), mb͕e onye-plough gēkwudo onye nēbì ọka, onye-nzọcha-nkpuru-vine gēkwudo kwa onye nāgha nkpuru-ọghigha; ugwu nile gēme ka manya-vine utọ nābusa, ugwu ntà nile gāb͕aze kwa. M'gēme kwa ka ndim adọtara n'agha, bú Israel, lata, ha gēwu kwa obodo nile tọb͕ọrọ n'efu, biri nime ha; ha gāku kwa ubi-vine, ṅua manya-ha; ha gēme kwa ubi ab͕ara ogige, rie nkpuru-ha.
Kesaa
Gụọ EMOS 9