ỌLU NDI-OZI 9:4-6
ỌLU NDI-OZI 9:4-6 Bible Nso (IGBOB)
o we da n'ala, nu otù olu ka ọ nāsi ya, Sọl, Sọl, gini mere i nēsob͕um? O we si, Ì bu Onye, Onye-nwe-ayi? Ọ si Mu onwem bu Jisus, Onye gi onwe-gi nēsob͕u: ma bilie, ba nime obodo, agāgwa gi ihe i nāghaghi ime.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 9ỌLU NDI-OZI 9:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ dara nʼala, nụ olu na-akpọ ya oku, “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?” Ọ sịrị, “Ị bụ onye, Onyenwe anyị?” Olu ahụ zaghachiri, “Abụ m Jisọs onye ị na-akpagbu. Ugbu a, bilie, baa nʼime obodo, a ga-agwa gị ihe ị na-aghaghị imezu.”
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 9