ỌLU NDI-OZI 7:1-3
ỌLU NDI-OZI 7:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onyeisi nchụaja sịrị ya, “Ị nụrụ ihe ndị a, ọ bụ eziokwu?” Ọ sịrị, “Ụmụnna m na ndị nna, geenụ m ntị. Chineke onye dị ebube gosiri nna nna anyị Ebraham onwe ya mgbe ọ nọ na Mesopotamịa, tupu ọ gaa biri na Haran. Ọ gwara ya, ‘Site nʼobodo gị na nʼetiti ndị ikwu gị pụọ, gaa nʼala m ga-egosi gị.’
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 7ỌLU NDI-OZI 7:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Onye-isi-nchu-àjà we si, Ìhe ndia di otú a? O we si, Umu-nnam na ndi bu nnam, nurunu. Chineke nke ebube mere ka nna-ayi Abraham hu Ya anya, mb͕e ọ nọ na Mesọpọtemia, mb͕e ọ kēbighi na Heran, O we si ya, Si n'ala-gi na n'etiti ikwu-gi pua, bia n'ala ahu nke M'gēgosi gi.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 7