ỌLU NDI-OZI 28:23-24
ỌLU NDI-OZI 28:23-24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ha yiri agba mgbe ha na ya ga-ezukọta nʼụbọchị ọzọ. Ọtụtụ mmadụ karịrị bịara nʼụlọ ebe ọ na-anọ. Ọ gbara ama banyere alaeze Chineke site nʼakwụkwọ iwu Mosis na nke ndị amụma, ọ gbalịrị ime ka ha kwenye nʼihe banyere Jisọs. O bidoro izi ha ihe site nʼụtụtụ ruo anyasị. Ụfọdụ ka e mere ka ha kweere, ma ụfọdụ mechiri ntị ha na obi ha.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 28ỌLU NDI-OZI 28:23-24 Bible Nso (IGBOB)
Mb͕e ha kasiri ya otù ubọchi àkà, ọtutu madu kariri we biakute ya n'ebe ọ nọ dika ọbìa; ndi ọ kọrọ akukọ, nēkwusi okwu ala-eze Chineke ike, nēme kwa ka ha kweye n'ihe bayere Jisus, site n'iwu Moses, site kwa na ndi-amuma, si n'ututu rue anyasi. Ufọdu we kwere ihe nile ekwuru, ma ufọdu ekweghi.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 28