ỌLU NDI-OZI 26:18
ỌLU NDI-OZI 26:18 Bible Nso (IGBOB)
isaghe anya-ha, ka ha we si n'ọchichiri chigharia ba n'ìhè, si kwa n'ike Setan chigharikute Chineke, ka ha we nara nb͕aghara nmehie nile na ihe-nketa n'etiti ndi edoworo nsọ site n'ikwere na Mu.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 26ỌLU NDI-OZI 26:18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Imeghe anya ha mee ka ha si nʼọchịchịrị lọghachi banye nʼìhè, sikwa nʼike nke ekwensu lọghachikwute Chineke. Ka ha site nʼokwukwe ha nwere nʼebe m nọ nata mgbaghara mmehie ha, ketakwa oke ahụ dị ngọzị nʼetiti ndị e doro nsọ.’
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 26