ỌLU NDI-OZI 20:9
ỌLU NDI-OZI 20:9 Bible Nso (IGBOB)
Ma otù okorọbia, aha-ya bu Yutikọs, nānọdu na window, onye oké ura nākwada; mb͕e Pọl nēkwu okwu rue oge dikari anya, ebe ura-ya kwadara ya o we si n'ulo elu nke-atọ di n'ulo ahu da n'ala, o mewo ozu mb͕e ha buliri ya.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 20ỌLU NDI-OZI 20:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Otu nwokorobịa a na-akpọ Yutikọs nọdụrụ ala nʼoghereikuku, ọ bụ onye oke ụra bidoro ịtụ dịka Pọl na-ekwu okwu ruo oge dị anya. Mgbe ọ dara nʼoke ụra a, o sitere na nʼụlọ elu nke atọ dapụ, daa nʼala. Mgbe e buliri ya, ọ bụ onye nwụrụ anwụ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 20