ỌLU NDI-OZI 20:20-21
ỌLU NDI-OZI 20:20-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Unu hụrụ na m ahapụghị ime ka unu mara ihe ọbụla ga-abara unu uru, mgbe ọbụla m na-akụziri unu ihe nʼụlọ maọbụ nʼihu ọha. E kwusaala m nye ma ndị Juu ma ndị Griik okwu nchegharị nʼebe Chineke nọ, na okwukwe nʼebe Onyenwe anyị Jisọs nọ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 20ỌLU NDI-OZI 20:20-21 Bible Nso (IGBOB)
otú egwu nēmeghm ka m'ghara ikọrọ unu otù ihe n'ihe nile bara unu urù, na izí unu ihe n'iru ọra madu, n'ulo nke aka unu kwa n'otù n'otù, nāgwasi unu ike, ma ndi-Ju ma ndi-Grik, okwu nchèghari n'ebe Chineke nọ, na okwukwe n'ebe Onye-nwe-ayi Jisus nọ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 20