ỌLU NDI-OZI 16:6-7
ỌLU NDI-OZI 16:6-7 Bible Nso (IGBOB)
Ha we nāgabiga n'ala Frijia na Galetia, ebe Mọ Nsọ b͕ochiri ha ikwu okwu Chineke n'Esia; mb͕e ha biara na ncherita-iru Misia, ha we nwa iga na Bitinia; ma Mọ nke Jisus ekweghi ha
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 16ỌLU NDI-OZI 16:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ha gara mpaghara Frigia na Galeshịa. Ma Mmụọ Nsọ ekweghị ka ha kwusaa oziọma nʼakụkụ Eshịa nʼoge ahụ. Mgbe ha ruru nʼakụkụ obodo Misia, ha chere ihu ịbanye nʼakụkụ obodo Bitinia. Ma Mmụọ Nsọ nke Jisọs akwagideghị ka ha gaa.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 16