ỌLU NDI-OZI 13:47-49
ỌLU NDI-OZI 13:47-49 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi na nke a bụ ihe Onyenwe anyị nyere anyị nʼiwu, “ ‘Emeela m ka unu bụrụ ìhè nye ndị mba ọzọ, ka ị nwee ike weruo nzọpụta nʼebe niile ụwa sọtụrụ.’” Mgbe ndị mba ọzọ nụrụ ihe ndị a, obi tọrọ ha ụtọ, ha sọpụkwara okwu nke Onyenwe anyị. Ya mere ndị niile a họpụtara inweta ndụ ebighị ebi bụ ndị kwenyerenụ. Ya mere okwu Onyenwe anyị gbasara ruo ebe niile nʼobodo ahụ.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 13ỌLU NDI-OZI 13:47-49 Bible Nso (IGBOB)
n'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi nyeworo ayi iwu, si, Edebewom I ka I buru ìhè nke mba nile, Ka I we di inye nzọputa rue nsọtu uwa. Ma mb͕e ndi mba ọzọ nuru nka, ha ṅuria, nye kwa okwu Chineke otuto: ha we kwere na Jisus, ka ha ra, bú ndi edoro inata ndu ebighi-ebi. Ewe nēbu okwu Onye-nwe-ayi jezu ala ahu dum.
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 13