ỌLU NDI-OZI 1:7-8
ỌLU NDI-OZI 1:7-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ọ sịrị ha, “Ọ bụghị ọrụ unu ịmata oge na mgbe Nna m na-akwado ihe o zubere ime nʼikike nke onwe ya. Ma mgbe Mmụọ Nsọ bịakwasịrị unu, unu ga-anata ike. Mgbe ahụ, unu ga-agbara m ama na Jerusalem, na Judịa niile ya na Sameria ruokwa ebe niile ụwa sọtụrụ.”
Kesaa
Gụọ ỌLU NDI-OZI 1