II. NDI TESALỌNAIKA 2:16-17
II. NDI TESALỌNAIKA 2:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nʼonwe ya, na Chineke Nna anyị, onye hụrụ anyị nʼanya, site nʼamara ya nye anyị agbamume dị ebighị ebi na ezi olileanya, gbaa obi unu ume, ma mee ka unu guzosie ike nʼịrụ ọrụ na ikwukwa ihe niile dị mma.