II. SAMUEL 5:11-12
II. SAMUEL 5:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Hiram bụ Eze Taịa, zitere Devid osisi sida e ji ewu ụlọ, na ndị ǹka osisi, ndị na-ewu ụlọ. Ha wuuru Devid ụlọeze. Mgbe ahụ, Devid ghọtara na ONYENWE ANYị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị Izrel. Bulikwa alaeze ya elu nʼihi ndị ya Izrel.
Kesaa
Gụọ II. SAMUEL 5II. SAMUEL 5:11-12 Bible Nso (IGBOB)
Hairam, bú eze Taia, we zigara Devid ndi-ozi, na osisi cedar, na ndi-ọ̀kà n'osisi, na ndi-ọ̀kà na nkume: ha we wuere Devid ulo. Devid we mara na Jehova emewo ya ka o guzosie ike ibu eze Israel, ọ ma-kwa-ra na O buliwo ala-eze-ya n'elu n'ihi ndi-Ya, bú Israel.
Kesaa
Gụọ II. SAMUEL 5