II. SAMUEL 24:24
II. SAMUEL 24:24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma eze zaghachiri Arauna, “Ee, aghaghị m ịkwụzu gị ụgwụ ya, nʼihi na agaghị m achụrụ ONYENWE ANYị, bụ Chineke m aja nsure ọkụ nke na-agaghị efu m ihe ọbụla.” Ya mere, Devid zụrụ ebe ịzọcha ọka ahụ na ehi ahụ niile, kwụọ Arauna iri shekel ọlaọcha ise, nʼihi ha.
Kesaa
Gụọ II. SAMUEL 24