II. SAMUEL 23:11-12
II. SAMUEL 23:11-12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye nke atọ bụ Shama, nwa Agee, onye Hara. Mgbe ndị Filistia chịkọtara onwe ha nʼotu ebe, nke e nwere otu ubi jupụtara na lentil, ma ndị agha Izrel niile sitere nʼebe ha nọ gbapụ. Ma naanị Shama guzoro nʼetiti ubi lentil ahụ. Ọ napụtara ya, tigbuo ndị Filistia niile ahụ. ONYENWE ANYị nyere mmeri dị ukwuu.
Kesaa
Gụọ II. SAMUEL 23II. SAMUEL 23:11-12 Bible Nso (IGBOB)
Nke so ya bu Shama nwa Agi onye-Hararait. Ndi Filistia we chikọta onwe-ha n'usu, ma òkè ubi di n'ebe ahu juputara na lentil; ma ndi Israel b͕apuru n'iru ndi Filistia. O we guzo onwe-ya n'etiti òkè ahu, naputa ya, tib͕ue ndi Filistia: Jehova we zọputa nzọputa uku.
Kesaa
Gụọ II. SAMUEL 23