II. NDI-EZE 4:34
II. NDI-EZE 4:34 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Emesịa, ọ makpuuru nʼelu nwantakịrị ahụ, tụkwasị ọnụ ya nʼọnụ nwantakịrị ahụ, na anya ya abụọ na nke nwantakịrị ahụ, na aka ya abụọ na nke ya. Mgbe o si otu a dinara nʼelu nwantakịrị ahụ, ahụ nwantakịrị ahụ malitere ikpo ọkụ ọzọ.
Kesaa
Gụọ II. NDI-EZE 4