II. NDI KỌRINT 6:6-7
II. NDI KỌRINT 6:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
nʼime ịdị ọcha na ezi nghọta na ntachiobi nke anyị nwere, nʼinwe obiọma na ezi ịhụnanya nke ihu abụọ nʼadịghị na ya nʼime Mmụọ Nsọ, sitekwa nʼikwu eziokwu na site nʼike Chineke. Anyị buru ezi omume dịka ngwa agha nʼaka nri na nʼaka ekpe.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 6