II. NDI KỌRINT 1:23-24
II. NDI KỌRINT 1:23-24 Bible Nso (IGBOB)
Ma mu onwem nākpọku Chineke ka Ọ buru onye-àmà megide nkpuru-obim, na ọ bu n'imere unu ebere ka m'nējighi bia Kọrint rue ub͕u a. Ọ bughi na ayi bu ndi-nwe okwukwe-unu, kama ayi bu ndi soro unu nālu ọṅù-unu: n'ihi na unu ji okwukwe-unu guzo.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1II. NDI KỌRINT 1:23-24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ana m akpọku Chineke dịka onye akaebe m, ọ bụ nʼihi ịnapụta unu mere m ji hapụ ịbịa Kọrint. Ọ bụghị na anyị bụ ndị ọchịchị nke okwukwe unu, kama anyị so unu na-arụkọ ọrụ ka unu nwe ọṅụ nʼihi na ọ bụ site nʼokwukwe ka unu ga-esi kwụrụ chịm.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1II. NDI KỌRINT 1:23-24 Bible Nso (IGBOB)
Ma mu onwem nākpọku Chineke ka Ọ buru onye-àmà megide nkpuru-obim, na ọ bu n'imere unu ebere ka m'nējighi bia Kọrint rue ub͕u a. Ọ bughi na ayi bu ndi-nwe okwukwe-unu, kama ayi bu ndi soro unu nālu ọṅù-unu: n'ihi na unu ji okwukwe-unu guzo.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1