II. NDI KỌRINT 1:12
II. NDI KỌRINT 1:12 Bible Nso (IGBOB)
N'ihi na inya-isi-ayi bu nka, àmà nke akọ-na-uche-ayi, na ọ bu n'idi-nsọ na idi-ọcha nke Chineke, ọ bughi n'amam-ihe nke anu-aru, kama ọ bu n'amara Chineke, ka ayi biri obi n'uwa, ma ọ bu n'ebe unu nọ ka ayi bikariri obi-ayi nke-uku.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1II. NDI KỌRINT 1:12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ịnya isi anyị bụ nke a, na akọnuche anyị na-agbara anyị akaebe na anyị kpara agwa ọma nʼụwa, karịchasịa nʼebe unu nọ, nʼịdị nsọ na izi ezi nke si nʼaka Chineke. Nke a bụ site nʼamara o nyere anyị, ọ bụghị site nʼamamihe nke mmadụ.
Kesaa
Gụọ II. NDI KỌRINT 1