II. IHE EMERE 33:12-13
II. IHE EMERE 33:12-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼoge ahụ ka anya doro Manase. O wedara onwe ya ala nke ukwuu, rịọọ amara site nʼaka ONYENWE ANYị Chineke nna nna ya. ONYENWE ANYị nụrụ arịrịọ ya mee ya ka ọ lọtakwa nʼalaeze ya na Jerusalem. Mgbe ahụ, Manase matara na ONYENWE ANYị bụ Chineke nʼezie.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 33II. IHE EMERE 33:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Ma mbe anākpab͕u ya, ọ chọ ka iru Jehova, bú Chineke-ya, dajua, we ruru ala nke-uku n'iru Chineke nke nna-ya-hà. O we kpere Ya; O we kwe ka ọ riọta ihe ọ riọrọ, we nuru aririọ-amara-ya, me ka ọ lata na Jerusalem ba n'ala-eze-ya. Manase we mara na Jehova, Ya onwe-ya, bu Chineke.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 33