II. IHE EMERE 3:1
II. IHE EMERE 3:1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, Solomọn malitere iwu ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYị. Ọ bụ nʼugwu Mọrịa, nke dị na Jerusalem, ka e wukwasịrị ya, nʼebe ahụ ONYENWE ANYị mere ka Devid bụ nna ya hụ ya anya. Ọ bụ nʼala ebe ịzọcha ọka Arauna, onye Jebus, ebe ahụ Devid họpụtara.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 3