II. IHE EMERE 26:16
II. IHE EMERE 26:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma mgbe Ụzaya ghọrọ onye dị ike, nganga wetaara ya ọdịda. Ọ bụ onye na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYị bụ Chineke ya, ọ banyere nʼime ụlọnsọ ONYENWE ANYị ka ọ chụọ aja ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ebe ịchụ aja.
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 26