II. IHE EMERE 20:17
II. IHE EMERE 20:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụghị unu ka ọ dịrị ịlụ agha a, kama werenụ ọnọdụ unu, guzosienụ ike ka unu jiri anya unu hụ nzọpụta ONYENWE ANYị bụ Chineke unu ga-enye unu, unu ndị Juda na Jerusalem. Unu atụla egwu, unu adakwala mba. Pụkwuru ha nʼihu agha mgbe chi echi bọrọ, ONYENWE ANYị ga-anọnyekwara unu.’ ”
Kesaa
Gụọ II. IHE EMERE 20